Jenesis 13:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe Lọt kwapụchara, Jehova gwara Ebram, sị: “Biko, si n’ebe ị nọ lee anya n’ebe ugwu, n’ebe ndịda, n’ebe ọwụwa anyanwụ, nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ, 15 n’ihi na ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a niile ị na-ahụ ka ọ bụrụ nke unu mgbe niile.+ Diuterọnọmi 3:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Gbagoo n’elu Pisga,+ lee anya n’ebe ọdịda anyanwụ na n’ebe ugwu na n’ebe ndịda nakwa n’ebe ọwụwa anyanwụ. Jiri anya gị hụrụ ala ahụ n’ihi na ị gaghị agafe Osimiri Jọdan a.+ Diuterọnọmi 32:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Ị ga-anọ n’ebe dị anya hụ ala ahụ, ma ị gaghị abanye n’ala ahụ m na-enye ndị Izrel.”+ Diuterọnọmi 34:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Mosis wee si n’ọzara Moab gbagoo n’Ugwu Nibo,+ n’elu Pisga,+ nke chere Jeriko ihu.+ Jehova gosiri ya ala ahụ niile, malite na Gilied ruo Dan,+
14 Mgbe Lọt kwapụchara, Jehova gwara Ebram, sị: “Biko, si n’ebe ị nọ lee anya n’ebe ugwu, n’ebe ndịda, n’ebe ọwụwa anyanwụ, nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ, 15 n’ihi na ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a niile ị na-ahụ ka ọ bụrụ nke unu mgbe niile.+
27 Gbagoo n’elu Pisga,+ lee anya n’ebe ọdịda anyanwụ na n’ebe ugwu na n’ebe ndịda nakwa n’ebe ọwụwa anyanwụ. Jiri anya gị hụrụ ala ahụ n’ihi na ị gaghị agafe Osimiri Jọdan a.+
34 Mosis wee si n’ọzara Moab gbagoo n’Ugwu Nibo,+ n’elu Pisga,+ nke chere Jeriko ihu.+ Jehova gosiri ya ala ahụ niile, malite na Gilied ruo Dan,+