-
Ọnụ Ọgụgụ 19:19, 20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Onye ahụ dị ọcha ga-efesa ya n’ahụ́ onye ahụ na-adịghị ọcha n’ụbọchị nke atọ nakwa n’ụbọchị nke asaa. Ọ ga-eme ka ọ dị ọcha* n’ụbọchị nke asaa.+ Onye ahụ na-adịghị ọcha ga-asụzi uwe ya, jirikwa mmiri saa ahụ́. Ọ ga-adịkwa ọcha ná mgbede.
20 “‘Ma onye na-adịghị ọcha, nke na-emeghị onwe ya ka ọ dị ọcha, a ga-egbu ya*+ n’ihi na o merụọla ebe nsọ Jehova. E fesaghị ya mmiri e ji eme ka ihe dị ọcha. N’ihi ya, ọ dịghị ọcha.
-