-
Levitikọs 14:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 N’ụbọchị nke asaa, ọ ga-akpụ ntutu niile dị ya n’isi na ajị agba ya na iku anya ya. Mgbe ọ kpụchara ntutu ya niile na ajị niile dị ya n’ahụ́, ọ ga-asụ uwe ya ma jiri mmiri saa ahụ́. Ọ ga-adịzi ọcha.
-
-
Ọnụ Ọgụgụ 19:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Onye ahụ ga-eji mmiri ahụ mee onwe ya ka ọ dị ọcha n’ụbọchị nke atọ. Ọ ga-adịkwa ọcha n’ụbọchị nke asaa. Ma ọ bụrụ na o meghị onwe ya ka ọ dị ọcha n’ụbọchị nke atọ, ọ gaghị adị ọcha n’ụbọchị nke asaa.
-