Ọpụpụ 6:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ụmụ nwoke Ọziel mụrụ bụ Mishel, Elzefan,+ na Sitraị. 1 Ihe E Mere 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ụmụ Kohat bụ Amram, Izha, Hebrọn, na Ọziel.+