Ọnụ Ọgụgụ 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ọnwa nke mbụ, nzukọ Izrel niile batara n’ala ịkpa Zin, ha wee biri na Kedesh.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Miriam+ nwụrụ, e liekwa ya. Ọnụ Ọgụgụ 27:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 n’ihi na mgbe nzukọ a sesara m okwu n’ala ịkpa Zin, unu nupụrụ isi n’iwu m nyere unu, ghara ido m nsọ n’ihu ha mgbe m nyere ha mmiri.+ Ihe a mere na mmiri Meriba+ nke dị na Kedesh,+ n’ala ịkpa Zin.”+ Diuterọnọmi 32:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 n’ihi na unu abụọ erubereghị m isi n’ihu ndị Izrel, na mmiri Meriba+ nke dị na Kedesh, n’ala ịkpa Zin, n’ihi na unu edoghị m nsọ n’ihu ndị Izrel.+ Joshụa 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ala ebo Juda ketara+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ malitere n’ókè ala Ịdọm,+ ya bụ, n’ala ịkpa Zin, ruo ebe Negeb* gwụrụ n’ebe ndịda.
20 N’ọnwa nke mbụ, nzukọ Izrel niile batara n’ala ịkpa Zin, ha wee biri na Kedesh.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Miriam+ nwụrụ, e liekwa ya.
14 n’ihi na mgbe nzukọ a sesara m okwu n’ala ịkpa Zin, unu nupụrụ isi n’iwu m nyere unu, ghara ido m nsọ n’ihu ha mgbe m nyere ha mmiri.+ Ihe a mere na mmiri Meriba+ nke dị na Kedesh,+ n’ala ịkpa Zin.”+
51 n’ihi na unu abụọ erubereghị m isi n’ihu ndị Izrel, na mmiri Meriba+ nke dị na Kedesh, n’ala ịkpa Zin, n’ihi na unu edoghị m nsọ n’ihu ndị Izrel.+
15 Ala ebo Juda ketara+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ malitere n’ókè ala Ịdọm,+ ya bụ, n’ala ịkpa Zin, ruo ebe Negeb* gwụrụ n’ebe ndịda.