Ọnụ Ọgụgụ 27:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Gbagoo n’ugwu a dị n’Abarim+ ka ị hụ ala m ga-enye ndị Izrel.+ Diuterọnọmi 32:48, 49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Jehova gwakwara Mosis n’ụbọchị ahụ, sị: 49 “Gbagoo n’ugwu Abarim a,+ bụ́ Ugwu Nibo,+ nke dị n’ala Moab, nke chere ihu na Jeriko, ka ị hụ ala Kenan, bụ́ ala m na-enye ndị Izrel ka ọ bụrụ nke ha.+
48 Jehova gwakwara Mosis n’ụbọchị ahụ, sị: 49 “Gbagoo n’ugwu Abarim a,+ bụ́ Ugwu Nibo,+ nke dị n’ala Moab, nke chere ihu na Jeriko, ka ị hụ ala Kenan, bụ́ ala m na-enye ndị Izrel ka ọ bụrụ nke ha.+