Ọpụpụ 25:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe e ji adọsa ọkụ.*+ Ị ga-eji hama kụọ ihe a e ji adọsa ọkụ. Ọ ga-enwe ụkwụ n’ala ala ya, nwee okporo, alaka, iko, isi, na ifuru. Ha niile ga-abụ otu ihe e ji hama kụọ.+
31 “Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe e ji adọsa ọkụ.*+ Ị ga-eji hama kụọ ihe a e ji adọsa ọkụ. Ọ ga-enwe ụkwụ n’ala ala ya, nwee okporo, alaka, iko, isi, na ifuru. Ha niile ga-abụ otu ihe e ji hama kụọ.+