Ọpụpụ 25:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe ndọba oriọna. Ị ga-akpụ ihe ndọba oriọna ahụ akpụ.+ Ụkwụ ya, alaka ya, iko ya, isi ya nakwa ifuru ya ga-esi n’ahụ́ ya pụta.
31 “Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe ndọba oriọna. Ị ga-akpụ ihe ndọba oriọna ahụ akpụ.+ Ụkwụ ya, alaka ya, iko ya, isi ya nakwa ifuru ya ga-esi n’ahụ́ ya pụta.