Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 19:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 “Ma, ọ bụrụ na mmadụ kpọrọ mmadụ ibe ya asị+ wee chechie ya, lụso ya* ọgụ ma kụgbuo ya, o wee gbaga n’otu n’ime obodo ndị a, 12 ndị okenye obodo ya ga-ezi ozi ka e si ebe ahụ kpọpụta ya. Ha ga-enyefe ya n’aka onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ, ọ ga-egbukwa ya.+

  • Joshụa 20:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ọ bụrụ na onye na-abọrọ onye ahụ nwụrụ anwụ ọbọ achụrụ ya bịa, ha ekwesịghị inyefe onye ahụ gburu mmadụ n’aka ya, n’ihi na o gburu mmadụ ibe ya n’ọghọm,* ọ bụghị na ọ kpọrọ ya asị.+

  • Joshụa 20:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Obodo ndị a ka a họtaara ndị Izrel niile nakwa ndị mbịarambịa ha na ha bi, ka onye ọ bụla gburu mmadụ* n’amaghị ụma gbaga n’otu n’ime ha,+ ka onye na-abọrọ onye ahụ o gburu ọbọ ghara igbu ya tupu nzukọ unu ekpee ya ikpe.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya