42 E debara aha ụmụ Meraraị n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara, 43 malite ná ndị niile dị afọ iri atọ ruo afọ iri ise, bụ́ ndị so n’ìgwè e kenyere ọrụ n’ụlọikwuu nzute.+ 44 Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime ha n’ezinụlọ n’ezinụlọ dị puku atọ na narị abụọ (3,200).+