Ọnụ Ọgụgụ 3:33, 34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ezinụlọ ụmụ Malaị na ezinụlọ ụmụ Mushaị si n’ezinụlọ Meraraị. Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ Meraraị.+ 34 Ụmụ nwoke ha niile ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe, dị puku isii na narị abụọ (6,200).+
33 Ezinụlọ ụmụ Malaị na ezinụlọ ụmụ Mushaị si n’ezinụlọ Meraraị. Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ Meraraị.+ 34 Ụmụ nwoke ha niile ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe, dị puku isii na narị abụọ (6,200).+