Ọnụ Ọgụgụ 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke. Ha ga na-arụ ọrụ nchụàjà ha.+ Onye ọ bụla na-abụghị onye nchụàjà* bịara nso, a ga-egbu ya.”+
10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke. Ha ga na-arụ ọrụ nchụàjà ha.+ Onye ọ bụla na-abụghị onye nchụàjà* bịara nso, a ga-egbu ya.”+