Levitikọs 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 A ga-eme ka ọkụ na-enwu n’ebe ịchụàjà ahụ. Ọ gaghị anyụ anyụ. Onye nchụàjà ga na-esonye nkụ+ na ya kwa ụtụtụ ma na-edo anụ e ji achụ àjà a na-esu ọkụ n’usoro n’elu ya. Ọ ga na-esukwa abụba anụ e ji achụ àjà udo ọkụ n’elu ya ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ.+
12 A ga-eme ka ọkụ na-enwu n’ebe ịchụàjà ahụ. Ọ gaghị anyụ anyụ. Onye nchụàjà ga na-esonye nkụ+ na ya kwa ụtụtụ ma na-edo anụ e ji achụ àjà a na-esu ọkụ n’usoro n’elu ya. Ọ ga na-esukwa abụba anụ e ji achụ àjà udo ọkụ n’elu ya ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ.+