16 “Ọnụ ụzọ ogige ahụ ga-enwe ákwà ngebichi nke ga-adị kubit iri abụọ n’ogologo. A ga-eji eri na-acha anụnụ anụnụ, ajị anụ na-acha pọpụl, eri na-acha uhie uhie, na ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa ya.+ Ọ ga-enwekwa ogidi anọ na ntọala anọ ndị nwere oghere.+