Ọnụ Ọgụgụ 4:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ha dị malite n’afọ iri atọ ruo afọ iri ise. E kenyekwara ha niile ozi ha ga na-eje na ibu ha ga na-ebu n’ihe gbasara ụlọikwuu nzute.+ Ọnụ Ọgụgụ 8:25, 26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ma mgbe ọ gafere afọ iri ise, ọ ga-akwụsị iso ìgwè ahụ eje ozi, ọ gaghịkwa na-eje ozi. 26 Ọ ga na-enyere ụmụnne ya ndị na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute aka, ma ọ gaghị anọ n’ebe ahụ na-eje ozi. Ọ bụ ihe a ka ị ga-eme gbasara ndị Livaị na ọrụ ha.”+
47 Ha dị malite n’afọ iri atọ ruo afọ iri ise. E kenyekwara ha niile ozi ha ga na-eje na ibu ha ga na-ebu n’ihe gbasara ụlọikwuu nzute.+
25 Ma mgbe ọ gafere afọ iri ise, ọ ga-akwụsị iso ìgwè ahụ eje ozi, ọ gaghịkwa na-eje ozi. 26 Ọ ga na-enyere ụmụnne ya ndị na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute aka, ma ọ gaghị anọ n’ebe ahụ na-eje ozi. Ọ bụ ihe a ka ị ga-eme gbasara ndị Livaị na ọrụ ha.”+