Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 4:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 “Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-eji ihe sachichaa ebe nsọ ahụ+ na arịa niile e ji eje ozi n’ebe nsọ mgbe ndị Izrel na-akwaga ebe ọzọ. Ụmụ Kohat ndị nwoke ga-abatazi ka ha buru ha.+ Ma ha agaghị emetụ ebe nsọ ahụ aka ka ha ghara ịnwụ.+ Ihe ndị a bụ ọrụ ụmụ Kohat ndị nwoke ga na-arụ n’ụlọikwuu nzute.

  • Ọnụ Ọgụgụ 4:24-26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 Ihe a bụ ọrụ e kenyere ezinụlọ ụmụ Geshọn ka ha na-arụ na ibu e kenyere ha ka ha na-ebu.+ 25 Ha ga na-ebu ákwà ụlọikwuu ahụ,+ ụlọikwuu nzute, ihe e ji kpuchie ya na ihe e ji akpụkpọ anụ sil mee e ji kpuchie ya,+ ákwà ngebichi* nke dị n’ọnụ ụzọ e si abata n’ụlọikwuu nzute,+ 26 na ákwà mgbochi ndị dị n’ogige ya,+ na ákwà ngebichi* dị n’ọnụ ụzọ ogige ahụ+ nke gbara ụlọikwuu ahụ na ebe ịchụàjà ahụ gburugburu, na ụdọ ndị e ji ejide ákwà ụlọikwuu ya na arịa ha niile na ihe niile e ji arụ ọrụ gbasara ya. Ọ bụ ihe a bụ ọrụ ha.

  • Ọnụ Ọgụgụ 4:31-33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Ọrụ ha ga na-arụ n’ihe gbasara ụlọikwuu nzute bụ ibu ihe ndị a:+ frem+ ụlọikwuu, okporo osisi ya,+ ogidi ya,+ ntọala ya ndị nwere oghere,+ 32 ogidi+ niile gbara ogige ya gburugburu, ntọala ha ndị nwere oghere,+ mkpọ́ ndị e ji ejide ákwà ogige ụlọikwuu,+ na ụdọ ndị e ji ejide ákwà ogige ya, na ngwongwo ha niile, na ọrụ niile gbasara ihe ndị a. Unu ga-ekenye onye ọ bụla n’ime ha ihe ọ ga na-ebu. 33 Ọ bụ ọrụ a ka ezinụlọ ụmụ Meraraị+ ga na-arụ n’ụlọikwuu nzute. Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ga na-ahụ maka ọrụ ha na-arụ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya