32 na ogidi+ niile nke ogige ya gbaa gburugburu na ntọala ha ndị nwere oghere+ na mkpọ́+ ụlọikwuu ha na ụdọ ụlọikwuu ha na ngwongwo ha niile na ozi niile metụtara ha. N’aha n’aha ka unu ga-ekenye ha ngwongwo ha ga na-ebu, ka ọ bụrụ ihe ha ga na-ebu.+