32 ogidi+ niile gbara ogige ya gburugburu, ntọala ha ndị nwere oghere,+ mkpọ́ ndị e ji ejide ákwà ogige ụlọikwuu,+ na ụdọ ndị e ji ejide ákwà ogige ya, na ngwongwo ha niile, na ọrụ niile gbasara ihe ndị a. Unu ga-ekenye onye ọ bụla n’ime ha ihe ọ ga na-ebu.