Ọpụpụ 26:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ị ga-ejikwa ajị ewu+ kpaa ákwà a ga-eji kpuchie ụlọikwuu ahụ. Ị ga-akpa ákwà ụlọikwuu iri na otu.+ Ọpụpụ 26:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Ị ga-ejikwa akpụkpọ ebule e sijiri ọbara ọbara mee ihe a ga-eji kpuchie ụlọikwuu ahụ, jirikwa akpụkpọ anụ sil mee ihe a ga-ekpukwasị n’elu ya.+
7 “Ị ga-ejikwa ajị ewu+ kpaa ákwà a ga-eji kpuchie ụlọikwuu ahụ. Ị ga-akpa ákwà ụlọikwuu iri na otu.+
14 “Ị ga-ejikwa akpụkpọ ebule e sijiri ọbara ọbara mee ihe a ga-eji kpuchie ụlọikwuu ahụ, jirikwa akpụkpọ anụ sil mee ihe a ga-ekpukwasị n’elu ya.+