Ọnụ Ọgụgụ 3:27, 28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ezinụlọ ụmụ Amram, ezinụlọ ụmụ Izha, ezinụlọ ụmụ Hebrọn, na ezinụlọ ụmụ Ọziel si n’ezinụlọ Kohat. Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ ụmụ Kohat.+ 28 Ụmụ nwoke ha niile ndị dị otu ọnwa gbagowe dị puku asatọ na narị isii (8,600). Ọrụ ha bụ ilekọta ebe nsọ.+
27 Ezinụlọ ụmụ Amram, ezinụlọ ụmụ Izha, ezinụlọ ụmụ Hebrọn, na ezinụlọ ụmụ Ọziel si n’ezinụlọ Kohat. Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ ụmụ Kohat.+ 28 Ụmụ nwoke ha niile ndị dị otu ọnwa gbagowe dị puku asatọ na narị isii (8,600). Ọrụ ha bụ ilekọta ebe nsọ.+