-
Ọnụ Ọgụgụ 4:34-36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 Mosis na Erọn na ndị isi+ nzukọ ahụ wee deba aha ụmụ Kohat+ n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara, 35 malite ná ndị niile dị afọ iri atọ ruo afọ iri ise, bụ́ ndị so n’ìgwè e kenyere ọrụ n’ụlọikwuu nzute.+ 36 Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ dị puku abụọ, narị asaa na iri ise (2,750).+
-