Ọnụ Ọgụgụ 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 malite ná ndị gbara afọ iri atọ+ ruo ná ndị gbara afọ iri ise,+ ndị niile sonyere n’ìgwè na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.+
35 malite ná ndị gbara afọ iri atọ+ ruo ná ndị gbara afọ iri ise,+ ndị niile sonyere n’ìgwè na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.+