Ọnụ Ọgụgụ 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 malite ná ndị gbara afọ iri atọ+ ruo ná ndị gbara afọ iri ise,+ ndị niile na-esonye n’ìgwè na-eje ozi,+ ịrụ ọrụ n’ụlọikwuu nzute. Ọnụ Ọgụgụ 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ ga na-ejere ụmụnne ya ozi n’ụlọikwuu nzute site n’ịrụ ọrụ dịịrị ha, ma ọ gaghị eje ozi ọ bụla. Otú a ka ị ga-eme ndị Livaị n’ọrụ dịịrị ha.”+
3 malite ná ndị gbara afọ iri atọ+ ruo ná ndị gbara afọ iri ise,+ ndị niile na-esonye n’ìgwè na-eje ozi,+ ịrụ ọrụ n’ụlọikwuu nzute.
26 Ọ ga na-ejere ụmụnne ya ozi n’ụlọikwuu nzute site n’ịrụ ọrụ dịịrị ha, ma ọ gaghị eje ozi ọ bụla. Otú a ka ị ga-eme ndị Livaị n’ọrụ dịịrị ha.”+