Jeremaya 17:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mụnwa, bụ́ Jehova, na-enyocha obi,+Na-enyochakwa ihe mmadụ na-eche n’ime ime obi ya,*Iji kwụọ onye ọ bụla ụgwọ otú o si kpaa àgwà,Kwụọkwa ya ụgwọ ihe ọ rụpụtara.+ Ndị Hibru 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ka mmadụ niile na-akwanyere alụmdi na nwunye ùgwù, ka a gharakwa imerụ alụmdi na nwunye,+ n’ihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko* ikpe, kpeekwa di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko ikpe.+
10 Mụnwa, bụ́ Jehova, na-enyocha obi,+Na-enyochakwa ihe mmadụ na-eche n’ime ime obi ya,*Iji kwụọ onye ọ bụla ụgwọ otú o si kpaa àgwà,Kwụọkwa ya ụgwọ ihe ọ rụpụtara.+
4 Ka mmadụ niile na-akwanyere alụmdi na nwunye ùgwù, ka a gharakwa imerụ alụmdi na nwunye,+ n’ihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko* ikpe, kpeekwa di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko ikpe.+