30 Ọ ga-eji aka ya weta abụba+ anụ ahụ na okpuru afọ* ya ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ a ga-achụrụ Jehova. Ọ ga-efegharị ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị+ n’ihu Jehova.
21 Ndị Livaị mere onwe ha ka ha dị ọcha ma saa uwe ha.+ Mgbe ha mechara, Erọn chere* ha n’ihu Jehova ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị.+ Erọn wee kpuchiere ha mmehie ha iji mee ka ha dị ọcha.+