Ọpụpụ 40:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “N’abalị mbụ n’ọnwa mbụ, ị ga-ama ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Jehova gwakwara Mosis okwu n’ala ịkpa Saịnaị,+ n’ụlọikwuu nzute,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke abụọ, n’afọ nke abụọ ha pụtachara n’Ijipt.+ Ọ sịrị:
1 Jehova gwakwara Mosis okwu n’ala ịkpa Saịnaị,+ n’ụlọikwuu nzute,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke abụọ, n’afọ nke abụọ ha pụtachara n’Ijipt.+ Ọ sịrị: