Ọpụpụ 40:36, 37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Mgbe ọ bụla ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu ahụ pụọ, ndị Izrel na-akwali. Ha mere otú ahụ n’oge niile ha si n’otu ebe kwaga ebe ọzọ n’ala ịkpa.+ 37 Ma, ọ bụrụ na ígwé ojii ahụ apụghị, ha anaghị akwali ruo ụbọchị ọ pụrụ.+
36 Mgbe ọ bụla ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu ahụ pụọ, ndị Izrel na-akwali. Ha mere otú ahụ n’oge niile ha si n’otu ebe kwaga ebe ọzọ n’ala ịkpa.+ 37 Ma, ọ bụrụ na ígwé ojii ahụ apụghị, ha anaghị akwali ruo ụbọchị ọ pụrụ.+