Ọnụ Ọgụgụ 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’afọ nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa nke abụọ,+ ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya* pụọ.+ Nehemaya 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma ị hapụghị ha n’ala ịkpa n’ihi na ebere gị dị ukwuu.+ Ogidi ígwé ojii nke na-edu ha n’ụzọ esighị n’ebe ha nọ pụọ n’ehihie. Ogidi ọkụ ahapụghịkwa inye ha ìhè n’abalị n’ụzọ ha kwesịrị iso.+
11 N’afọ nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa nke abụọ,+ ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya* pụọ.+
19 Ma ị hapụghị ha n’ala ịkpa n’ihi na ebere gị dị ukwuu.+ Ogidi ígwé ojii nke na-edu ha n’ụzọ esighị n’ebe ha nọ pụọ n’ehihie. Ogidi ọkụ ahapụghịkwa inye ha ìhè n’abalị n’ụzọ ha kwesịrị iso.+