Ọnụ Ọgụgụ 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo n’afọ nke abụọ, n’ọnwa nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa ahụ,+ na ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu Ihe Àmà kwụlie.+
11 O wee ruo n’afọ nke abụọ, n’ọnwa nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa ahụ,+ na ígwé ojii ahụ si n’ụlọikwuu Ihe Àmà kwụlie.+