Ọnụ Ọgụgụ 9:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe ọ bụla ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ndị Izrel na-akwali ozugbo.+ Ndị Izrel na-amakwa ụlọikwuu n’ebe ígwé ojii ahụ kwụsịrị.+ Abụ Ọma 78:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O ji ígwé ojii na-edu ha n’ehihie,Jirikwa ìhè ọkụ na-edu ha n’abalị niile.+
17 Mgbe ọ bụla ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ndị Izrel na-akwali ozugbo.+ Ndị Izrel na-amakwa ụlọikwuu n’ebe ígwé ojii ahụ kwụsịrị.+