Ọnụ Ọgụgụ 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’afọ nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa nke abụọ,+ ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya* pụọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 10:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ígwé ojii+ Jehova nọkwa na-edu ha n’ehihie mgbe ha si n’ebe ha mara ụlọikwuu na-aga ebe ọzọ.
11 N’afọ nke abụọ, n’abalị iri abụọ n’ọnwa nke abụọ,+ ígwé ojii ahụ si n’elu ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya* pụọ.+