Ọnụ Ọgụgụ 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 E debara aha ụmụ Ruben, bụ́ ọkpara Izrel,+ n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara. A gụrụ ụmụ nwoke niile ndị dị afọ iri abụọ gbagowe ọnụ n’otu n’otu, bụ́ ndị nwere ike ịga agha.
20 E debara aha ụmụ Ruben, bụ́ ọkpara Izrel,+ n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara. A gụrụ ụmụ nwoke niile ndị dị afọ iri abụọ gbagowe ọnụ n’otu n’otu, bụ́ ndị nwere ike ịga agha.