32 Lia wee dị ime ma mechaa mụọ nwa nwoke. Ọ gụrụ ya Ruben*+ maka na ọ sịrị: “Ọ bụ maka na Jehova ahụla nsogbu m nọ na ya,+ n’ihi na di m ga-ebidozi hụwa m n’anya.”
10 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ndịda n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Ruben.+ Onyeisi ụmụ Ruben bụ Elaịzọ+ nwa Shedeọ. 11 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri anọ na isii na narị ise (46,500).+