Ọnụ Ọgụgụ 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Ruben,+ n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ndịda, onyeisi ụmụ Ruben bụ Elaịzọ+ nwa Shedeọ.
10 “Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Ruben,+ n’ụsụụ ha, ga-ama ụlọikwuu n’ebe ndịda, onyeisi ụmụ Ruben bụ Elaịzọ+ nwa Shedeọ.