Diuterọnọmi 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova wee si n’ọkụ ahụ gwawa unu okwu.+ Unu nụrụ naanị okwu, ma e nweghị onye unu hụrụ.+ Naanị olu ka unu nụrụ.+ Diuterọnọmi 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova si n’ọkụ+ gwa unu okwu ihu na ihu n’ugwu ahụ.
12 Jehova wee si n’ọkụ ahụ gwawa unu okwu.+ Unu nụrụ naanị okwu, ma e nweghị onye unu hụrụ.+ Naanị olu ka unu nụrụ.+