Ọpụpụ 16:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Jehova wee sị Mosis: “Ruo ole mgbe ka unu ga-ajụ ime ihe m kwuru na idebe iwu m?+ Ọnụ Ọgụgụ 14:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Olee mgbe ndị a ga-akwụsị ịkparị m?+ Olee mgbe ha ga-amalite inwe okwukwe n’ebe m nọ ebe ọ bụ na ha ahụla ọrụ ebube niile m rụrụ* n’ihu ha?+
11 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Olee mgbe ndị a ga-akwụsị ịkparị m?+ Olee mgbe ha ga-amalite inwe okwukwe n’ebe m nọ ebe ọ bụ na ha ahụla ọrụ ebube niile m rụrụ* n’ihu ha?+