45 E debara aha ndị Izrel niile dị afọ iri abụọ gbagowe, bụ́ ndị nwere ike ịga agha n’Izrel, n’akwụkwọ. E debara aha ha n’akwụkwọ n’ọnụmara n’ọnụmara. 46 Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise (603,550).+
5 Ọ bụ eziokwu na unu ma ihe niile a nke ọma, achọrọ m ichetara unu na n’agbanyeghị na Jehova* zọpụtara ndị ya n’Ijipt,+ o mechara bibie ndị gosiri na ha enweghị okwukwe.+