Ọnụ Ọgụgụ 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ị ga-akpọrọ ndị Livaị kpọnye Erọn na ụmụ ya ndị nwoke. Ha bụ ndị e si ná ndị Izrel nye ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Kpọpụta ndị Livaị ka ha bụrụ nke m, ka ha nọchie anya nwa ọ bụla ndị Izrel bu ụzọ mụọ.+ Kpụrụkwa anụ ụlọ ndị Livaị ka ha nọchie anya anụ niile anụ ụlọ ndị Izrel bu ụzọ mụọ.+ Abụ m Jehova.”
41 Kpọpụta ndị Livaị ka ha bụrụ nke m, ka ha nọchie anya nwa ọ bụla ndị Izrel bu ụzọ mụọ.+ Kpụrụkwa anụ ụlọ ndị Livaị ka ha nọchie anya anụ niile anụ ụlọ ndị Izrel bu ụzọ mụọ.+ Abụ m Jehova.”