Ọnụ Ọgụgụ 16:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Sinụ n’ebe ìgwè mmadụ a nọ pụọ ka m wee bibie ha n’otu ntabi anya.”+ 22 Ha wee gbuo ikpere n’ala ma kpudo ihu n’ala, sị: “Biko, Chineke, gị onye na-enye mmadụ niile ndụ,*+ mmehie otu onye mere ọ̀ ga-eme ka i wesa nzukọ a niile iwe?”+
21 “Sinụ n’ebe ìgwè mmadụ a nọ pụọ ka m wee bibie ha n’otu ntabi anya.”+ 22 Ha wee gbuo ikpere n’ala ma kpudo ihu n’ala, sị: “Biko, Chineke, gị onye na-enye mmadụ niile ndụ,*+ mmehie otu onye mere ọ̀ ga-eme ka i wesa nzukọ a niile iwe?”+