Ọnụ Ọgụgụ 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke. Ha ga na-arụ ọrụ nchụàjà ha.+ Onye ọ bụla na-abụghị onye nchụàjà* bịara nso, a ga-egbu ya.”+ Ọnụ Ọgụgụ 3:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ọ bụ Mosis na Erọn na ụmụ ya ndị nwoke mara ụlọikwuu ha n’ihu ụlọikwuu ahụ, n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ihu ụlọikwuu nzute. Ọ bụ ha na-elekọta ebe nsọ ahụ. Ọ bụ ọrụ ha na-arụrụ ndị Izrel. Onye ọ bụla na-abụghị onye Livaị* bịara nso, a ga-egbu ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 16:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 “Sinụ n’etiti nzukọ a pụọ ka m bibie ha n’otu ntabi anya.”+ Ha wee gbuo ikpere n’ala ma kpudo ihu n’ala.+
10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke. Ha ga na-arụ ọrụ nchụàjà ha.+ Onye ọ bụla na-abụghị onye nchụàjà* bịara nso, a ga-egbu ya.”+
38 Ọ bụ Mosis na Erọn na ụmụ ya ndị nwoke mara ụlọikwuu ha n’ihu ụlọikwuu ahụ, n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ihu ụlọikwuu nzute. Ọ bụ ha na-elekọta ebe nsọ ahụ. Ọ bụ ọrụ ha na-arụrụ ndị Izrel. Onye ọ bụla na-abụghị onye Livaị* bịara nso, a ga-egbu ya.+
45 “Sinụ n’etiti nzukọ a pụọ ka m bibie ha n’otu ntabi anya.”+ Ha wee gbuo ikpere n’ala ma kpudo ihu n’ala.+