Levitikọs 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà ikpe ọmụma:+ Ọ bụ ihe kacha nsọ. Levitikọs 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Iwu na-achị àjà mmehie ga na-achịkwa àjà ikpe ọmụma. Ọ bụ onye nchụàjà nke ga-eji ya kpuchie mmehie nwe anụ ya.+
7 Iwu na-achị àjà mmehie ga na-achịkwa àjà ikpe ọmụma. Ọ bụ onye nchụàjà nke ga-eji ya kpuchie mmehie nwe anụ ya.+