Ọnụ Ọgụgụ 18:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Lee, enyela m ụmụ Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ọ bụla+ ndị Izrel rụtara* ka ọ bụrụ ihe ha ketara maka ozi ha na-eje, ya bụ, ozi ha na-eje n’ụlọikwuu nzute. Diuterọnọmi 12:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Lezienụ anya ka unu ghara ichefu ndị Livaị+ n’oge niile unu ga-ebi n’ala unu.
21 “Lee, enyela m ụmụ Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ọ bụla+ ndị Izrel rụtara* ka ọ bụrụ ihe ha ketara maka ozi ha na-eje, ya bụ, ozi ha na-eje n’ụlọikwuu nzute.