Ọnụ Ọgụgụ 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Lee, enyewo m ụmụ Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri+ ọ bụla n’Izrel ka ọ bụrụ ihe nketa maka ozi ha na-eje, bụ́ ozi ha na-eje n’ụlọikwuu nzute. Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:21 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 170
21 “Lee, enyewo m ụmụ Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri+ ọ bụla n’Izrel ka ọ bụrụ ihe nketa maka ozi ha na-eje, bụ́ ozi ha na-eje n’ụlọikwuu nzute.