Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 11:23, 24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 “‘Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel chụpụụrụ ndị ya Izrel ndị Amọraịt.+ Ị̀ ga-abịazi chụpụ ha ugbu a? 24 Ọ̀ bụ na ọ bụghị ala chi gị Kimọsh+ nyere gị ka ị na-eweghara? N’ihi ya, ọ bụ onye ọ bụla Jehova Chineke anyị chụpụụrụ anyị ka anyị ga-achụpụ.+

  • 1 Ndị Eze 11:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Mgbe ahụ ka Solomọn rụrụ ebe dị elu+ a ga-anọ na-efe Kimọsh, bụ́ chi rụrụ arụ ndị Moab na-efe, rụọkwa ebe a ga-anọ na-efe Molek,+ bụ́ chi rụrụ arụ ndị Amọn na-efe.+ Ọ rụrụ ha n’ugwu chere Jeruselem ihu.

  • 2 Ndị Eze 23:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Eze mekwara ka a gharazie ịnọ n’ebe ndị dị elu chere Jeruselem ihu na-efe ofufe. Ha dị n’ebe ndịda* Ugwu Mbibi.* Ọ bụ Solomọn eze Izrel rụrụ ha. O nwere nke ọ rụrụ ka a nọrọ na-efe Ashtọret, bụ́ chi* rụrụ arụ ndị Saịdọn na-efe, nwee nke ọ rụrụ ka a nọrọ na-efe Kimọsh, bụ́ chi rụrụ arụ ndị Moab na-efe, nweekwa nke ọ rụrụ ka a nọrọ na-efe Milkọm,+ bụ́ chi rụrụ arụ ndị Amọn na-efe.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya