Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 12:1-3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Jehova wee sị Ebram: “Kwapụ n’obodo gị, hapụkwa ndị ikwu gị na ezinụlọ nna gị, kwaga n’obodo m ga-egosi gị.+ 2 M ga-eme ka ị bụrụ nnukwu mba. M ga-agọzi gị. M ga-eme ka aha gị na-ede ude, a ga-esikwa n’aka gị gọzie ndị mmadụ.+ 3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị. M ga-abụ onye na-akpọ gị iyi ọnụ,+ a ga-esikwa n’aka gị gọzie ezinụlọ niile dị n’ụwa.”+

  • Jenesis 22:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Mmụọ ozi Jehova wee si n’eluigwe kpọọ Ebreham òkù nke ugboro abụọ,

  • Jenesis 22:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 n’eziokwu, m ga-agọzi gị. N’eziokwu, m ga-eme ka ụmụ* gị dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe nakwa ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Nwa* gị ga-ewegharakwa obodo* ndị iro ya.+

  • Diuterọnọmi 33:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Ndị Izrel, obi dị unu ụtọ.+

      Ònye dị ka unu,+

      Unu ndị Jehova na-azọpụta,+

      Onye bụ́ ọta na-echebe unu+

      Na mma agha unu nke dị ebube?

      Ndị iro unu ga-atụ egwu n’ihu unu,+

      Unu ga-azọkwa ha ụkwụ n’azụ.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya