Ọpụpụ 13:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie,+ jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị. O ji ogidi ndị a na-edu ha ka ha nwee ike ịna-aga ma n’ehihie ma n’abalị.+ Ọpụpụ 23:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “M na-ezipụ mmụọ ozi ka o butere unu ụzọ,+ ka o chebe unu n’ụzọ ma kpọbata unu n’ebe m kwadebere.+ Ọpụpụ 29:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 M ga-ebinyere ndị Izrel, m ga-abụkwa Chineke ha.+ Aịzaya 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Meenụ atụmatụ, ma a ga-akụghasị ya! Kpaanụ ụdị nkata ọ bụla, ma ọ gaghị enwe isi,N’ihi na Chineke nọnyeere anyị!*+
21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie,+ jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị. O ji ogidi ndị a na-edu ha ka ha nwee ike ịna-aga ma n’ehihie ma n’abalị.+
20 “M na-ezipụ mmụọ ozi ka o butere unu ụzọ,+ ka o chebe unu n’ụzọ ma kpọbata unu n’ebe m kwadebere.+
10 Meenụ atụmatụ, ma a ga-akụghasị ya! Kpaanụ ụdị nkata ọ bụla, ma ọ gaghị enwe isi,N’ihi na Chineke nọnyeere anyị!*+