Ọnụ Ọgụgụ 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Ndị Izrel ga-ama ụlọikwuu ha n’ebe ìgwè ebo atọ+ nke ebo ha so na ya mara ụlọikwuu. Nwoke ọ bụla ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe dị nso n’ebe e nwere ihe àmà na-egosi ọnụmara o si. Ha ga-ama ụlọikwuu ha gburugburu ụlọikwuu nzute, cheekwa ya ihu. Ọnụ Ọgụgụ 23:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M si n’elu oké nkume hụ ha,M sikwa n’ugwu hụ ha. Ha bi naanị ha n’ebe ahụ ka otu ndị.+ Ha ewereghị onwe ha na ha so ná mba ndị ọzọ.+
2 “Ndị Izrel ga-ama ụlọikwuu ha n’ebe ìgwè ebo atọ+ nke ebo ha so na ya mara ụlọikwuu. Nwoke ọ bụla ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe dị nso n’ebe e nwere ihe àmà na-egosi ọnụmara o si. Ha ga-ama ụlọikwuu ha gburugburu ụlọikwuu nzute, cheekwa ya ihu.
9 M si n’elu oké nkume hụ ha,M sikwa n’ugwu hụ ha. Ha bi naanị ha n’ebe ahụ ka otu ndị.+ Ha ewereghị onwe ha na ha so ná mba ndị ọzọ.+