Ọnụ Ọgụgụ 31:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha lụsoro ndị Midian agha otú Jehova nyere Mosis n’iwu. Ha gburu ụmụ nwoke niile. 8 Ndị ọzọ ha gbukwara bụ ndị eze Midian, ya bụ, Ivaị, Rikem, Zọọ, Họọ, na Riba, bụ́ ndị eze ise na-achị Midian. Ha jikwa mma agha gbuo Belam+ nwa Biọ.
7 Ha lụsoro ndị Midian agha otú Jehova nyere Mosis n’iwu. Ha gburu ụmụ nwoke niile. 8 Ndị ọzọ ha gbukwara bụ ndị eze Midian, ya bụ, Ivaị, Rikem, Zọọ, Họọ, na Riba, bụ́ ndị eze ise na-achị Midian. Ha jikwa mma agha gbuo Belam+ nwa Biọ.