Ọnụ Ọgụgụ 22:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma Chineke sịrị Belam: “Esola ha gaa. Abụla ndị Izrel ọnụ n’ihi na ha bụ ndị a gọziri agọzi.”+ 2 Pita 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 E duhiela ha n’ihi na ha hapụrụ ezigbo ụzọ. Ha esorola ụzọ Belam+ nwa Biọ, onye mere ihe ọjọọ maka na obi ya dị nnọọ n’ụgwọ a ga-akwụ ya.+ Mkpughe 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ma, ihe ole na ole unu na-eme na-adịghị mụ mma bụ na unu kwere ka unu na ndị nabatara ihe Belam kụziri nọrọ.+ Ọ bụ Belam kụziiri Belak+ otú a ga-esi rata ndị Izrel ka ha mehie, rie ihe e ji chụọrọ arụsị àjà, kwaakwa iko.*+
15 E duhiela ha n’ihi na ha hapụrụ ezigbo ụzọ. Ha esorola ụzọ Belam+ nwa Biọ, onye mere ihe ọjọọ maka na obi ya dị nnọọ n’ụgwọ a ga-akwụ ya.+
14 “‘Ma, ihe ole na ole unu na-eme na-adịghị mụ mma bụ na unu kwere ka unu na ndị nabatara ihe Belam kụziri nọrọ.+ Ọ bụ Belam kụziiri Belak+ otú a ga-esi rata ndị Izrel ka ha mehie, rie ihe e ji chụọrọ arụsị àjà, kwaakwa iko.*+