Ọnụ Ọgụgụ 21:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mgbe e mechara, ha tụgharịrị gbagowe n’Ụzọ E Si Aga Beshan. Ọg+ eze Beshan na ndị agha ya niile wee pụta ịlụso ha agha n’Edraị.+
33 Mgbe e mechara, ha tụgharịrị gbagowe n’Ụzọ E Si Aga Beshan. Ọg+ eze Beshan na ndị agha ya niile wee pụta ịlụso ha agha n’Edraị.+